AKWUKWQ MBU NKE MOSES, ANAKPQ JENESIS 1 I Na mbu Chineke kere elu-igwe iia 1 uwa. 2 Uwa we buru ihe tpbprp n'efu na ihe tpfeprp nkiti; pchichiri di kwa n'elu ofeu-miri: Mq Chineke nerughari kwa n'elu miri. 3 Chineke we si, Ka ihe di : ihe we di. 4 Chineke we hu ihe ahu, na p di nma: Chineke we kpa 6ke n'etiti ihe ahu na pchichiri ahu. 5 Chineke we kpp ihe ahu Ehihie, pchichiri ahu ka Q kpp-kwa-ra Abali. Anyasi we di, ututu we di, buru otu ubpchi. 6 Chineke we si, Ka mbara di n'afeata miri ahu, ka p np kwa nakpa oke n'etiti miri na miri. 7 Chineke we me mbara ahu, kpa oke n'etiti miri ahu nl<:e di n'okpuru mbara ahu na miri ahu nke di n'elu mbara ahu: p we di otii a. 8 Chineke we kpp mbara ahu Elu-igwe. Anyasi we di, ututu we di, buru ubpchi nke-abua. 9 Chineke we si, Miri ahu nke di n'okpuru elu-igwe, ka achikpta ha n'otu cbe, ka ahu kwa ala-akprp: p we di otu a. 10 Chineke we kpp ala-akprp ahu Ala ; nchikpta miri ahu ka kpp-kwa-ra Oke Osimiri: Chineke we hu na p di nma. 1 1 Chineke we si, Ka ala puputa ahihia ndu, ihe-pkuku nke namiputa nkpuru-pghigha, osisi nkpuru nke nami nkpuru di iche iche, nke nkpuru-pghi- gha-ya di nime ya, n'elu ala: p we di otu g. 12 Ala we weputa ahihia ndu, ihe- pkuku nke namiputa nkpuru-pghigha di iche iche, ya na osisi nke nami nkpuru di iche iche, nke nkpuru-pghigha-ya di nime ya: Chineke we hu na p di nma. 13 Anyasi we di, ututu we di, buru ubpchi nke-atp. 14 Chineke we si, Ka ihe nke nenye ihe di na mbara elu-igwe ikpa oke n'etiti ehihie na abali; ka ha buru kwa ihe igosi ihe-iriba-ama di iche iche, na igu m^e ak^ra aka, na igu ubpchi na arp: 15 ka lia buru kwa ihe nenye ihe nime mbara elu-igwe inye the n'elu uwa: p we di otu a. 16 Chineke we kpua ihe uku abua ahu nke nenye ihe; Q kpuru ihe ahu nenye ih^ nke ka ul^u ka p nachi ehihie, na ihe ahu nenye ihe nke ka nta ka p nachi abali: Q kpu-kwa-ra kpakpando nile, 17 Chineke we tiye ha nime mbara elu-igwe inye ihe n'elu uwa, 18 na ichi ehihie na ichi abali, na ikpa 6ke n'etiti ihe na pchichiri: Chineke we hu na p di nma. 19 Anyasi we di, ututu we di, buru ubpchi nke-anp. 20 Chineke we si, Ka miri nuputa ihe nenuputa enuputa, bii anu nwere nkpu^ ru-obi di ndu,ka anu-ufe feghari kwa n'elu uwa n'iru mbara elu-igwe. 21 Chi- neke w^e ke ogologo anu uku nile di na miri, na anu nile p bula nwere nkpuru- obi di ndu nke nakpu akpu, nke miri nuputara, di iche iche, na anu-ufe niie p bula di iche iche nke nwere nku : Chineke we hu na p di nma. 22 Chineke we gpzie ha, si, Muanu pnltaiti, banu uba, juputa miri di n'oke osimiri nile, ka anu-ufe ba kwa uba n'uwa. Z3 Anya- si we di. utUTU we di, bum ubpchi nke-ise. 24 Chineke we si, Ka ala weputa anu di iche iche nwere nkpuru-obi di ndu, anu-ulo, na ihe nakpu akpu, na anu-phia di iche iche nke uwa: p we di otu a. 25 Chineke we me anu-phia di iche iche nke uwa, na anu-ulo di iche iche, na ihe nile p bula di iche iche nke nakpu akpu n'ala: Chineke we hu na p di nma. 26 Chineke we «i, Ka ayi kpua madu n'onyinyo-ayi, dika oyiyi-ayi si di : ka ha nwe kwa ike n'aru sail nke ok^ osimiri, na n'aru anu-ufe nke elu-igwe, na n'aru anu-ulo, na n'aru uwa nile, na n*aru ihe nile p bula nakpu akpu nke nakpu akpu n'elu uwa. 27 Chineke we ke madu n'onyinyo-Ya, n'onyinyo Chineke ka Q kere ya: nwoke na nwayi ka Q kere ha. 28 Chineke we gpzie iia: Chineke we si ha, Muanu pmumu, haau uba, iuputa uwa, buda ya n'okpuru onwe-unu; nwe-kwa-nu ike n'aru azu nke oke osimiri, na n'aru anu-ute n^e 1.29—3.3 JENESIS elu-igwcj na n'aru anu nile g bula di ndu nke nakpu akpu n*elu uwa. 29 Chineke we si 3 Le, enyewom unu ihe-pkuku nile Q bula namiputa nkpuru-pghigha. nke di n'elu uwa nilcj na osisi nile 9 bula, nke nkpuru osisi namiputa nkpuru- pglxigha di nime ya; unu ka 9 diri ibu ihe-oriri: 30 «? bu kwa anu-phia nile 9 bula nke uwa ka M'nyeworo akwukwp ihe-9kukii nile 9 bula, nyc kwa anu-ufe nile 9 bula nke elu-igwe, nye kwa ihe nile 9 bula nke nakpu akpu n'elu uwa, nke nkpuru-obi di ndu di nime ya, ibu ihe-oriri: 9 we di otii a. 31 Chineke we hu ihe nile 9 bula mere, ma, le, 9 di nma nke-uku. Anyasi we di, ututu we'di, buru ubgchi nke-isi. 21 Ewe kesia elu-igwe na uwa, na usu-ha nile. 2 Chineke we jesia ozi-Ya n'ubgchi nl?e-asa, bii nke Q jere; we kwusi n'ubgchi nke-asa ahu n'ozi- Ya nile nke Jere. 3 Chineke we gpzie ubgchi nke-asa ahu, do kwa ya nsg: n'ihi na 9 bu nime ya ka kwusiri n'ozi- Ya nile nke Qhineke kereri eke n*iie ya. 4 Ndia bu osuso-gmumu elu-igwe na uwa mfee ekere ha? n'ubgchi ahu ih^e Jehova, bii Chineke, mere uwa na elu- igwe. 5 Ma osisi nta 9 bula nke 9hia akadigh n'uwa, ihe-9kuku 9 bula nke 9hia akepugh kwa: n'ihi na Jehova, bu Chineke, akemegh ka miri zo n'elu uwa, 9 digh kwa madu di ilu q\u ubi; 6 ma aluiu nesi n'ala kwugo n*elu, nede kwa iru nile nke ala miri. 7 Jehova, bu Chineke, we were aja sitere n'ala kpu madu, Q we ku ume ndu nye n'oghere- imi-ya abua; madu ahu we gh9 nkpuru- obi di ndu. 8 Jehova, bi\ Chineke, we kua ubi nke afeara ogige n'Iden, n'lru- anyanwu; Q we tiye madu ahu n'ebe ahu, bu onye kpururi. 9 Jehova, b\x Chmeke, we me ka osisi nile 9 bula si n'ala pue, bu nke anachgsi ike n'ile anya, nke di kwa nma ihe-oriri; osisi nke ndu kwa n'etiti ubi ahu al?ara ogige, na oisisi nke ima ezi ihe na ihe 9J9. 10 Osimiri nesi kwa n'Iden puta ide ubi ahu at^ara ogige miri; ewe site n'ebe ahu kewa ya, 9 we gh9 isi miri ang. 11 Aha o>imiri nke-mbu bu Paishon: nke ahu bu nke naga ala Havila nile buruburu, ebe gla-edo dt; 12 gla-edo ala ahu di nma: n'ebe ahu ka bdellium na nkume onyx di. 13 Aha osimiri nke -abua bu Gaihon : nke ahu bu nke naga ala Etiopia nile buruburu. 14 Aha osimiri nke-at9 bu Hidekel : nke ahu bu nke naga Asiria n'Iru-anyanwu. Osimiri nke-ang bu Yufretis. 15 Jehova, bu Chineke, we were madu ahu me ka 9 npdu n'ubi Iden a^ara ogige ilu glu-ya na idebe ya. 16 Jehova, bu Chineke, we nye madu ahu iwu, si, Nkpuru nke sitere n'osisi nile 9 bula nke ubi a abara ogige ka i ganeri eri: 17 ma nkpuru nke sitere n'osisi ima ezi ihe na ihe 9J9, gi erila nkpuru sitere na ya: n'ihi na n'ubgchi i geri nkpuru sitere na y?. i ghagh inwu anwu. 18 Jehova, bu Chineke, we si, digh nma ka madu ahu np nam' ya ; M*geniere ya onye-iye-aka kwesiri ya. 19 Jehova, bu Chineke, we site n*ala kpu anu-9hia nile 9 bula, na anu-ufe nile 9 bula nke elu-igwe; Q we me ka ha biakute madu ahu, ihu ihe 9 gakp9 ha: ma aha 9 bula madu ahu nakp9ianu nwere nkpu- ru-obi di ndu, nke ahu bu aha-ya. 20 Madu ahu we kp9 anu-ulo nile na anu-uie nke elu-igwe na anu-ohia nile 9 bula aha; ma madu, ahugh onye-iye- aka kwesiri ya. 21 Jehova, bu Chineke, we me ka oke ura dakwasi madu ahu, 9 we raru ura; we weputa otu nime 9giriga-ya, mechie anu-aru n'9n9du-ya: 22 9giriga ahu, bu nke weputara n'aru madu ahu, Jehova, bii Chineke, we wue ya dika ulo ka 9 gh9 nwayi, me ka 9 biakute madu ahu. 23 Madu ahu we si, Ehe! nka bu n9 9kpukpu si n'9kpukpum puta, na anu-aru si n'anu-arum puta: nka ka agakpp Nwayi, n'ihi na eweputara nka n'aru Nwokc. 24 N'ihi nka ka nwoke garapu nna-ya na nne-ya, rapara n'aru nwunye- ya: ha ewe gh9 otu anu-aru. Ha abua we buru ndi ^a 9t9, nwoke ahu na nwunye-ya, ma ihcre adigh-eme ha. 31 Ma agW9 di aghugh9 kari anu 9hia 9 bula nke Jehova, bu Chineke, mereri. Q we si nwayi ahu, gabu ezie na Chineke siri, Unu erila nkpuru sitere n'osisi 9 bula nke ubi a afeara ogige? 2 Nwayi we si agw9 ahu, Ayi neri nkpuru osisi nile nke ubj a al^ara ogige: 3 ma nkpuru nke osisi ahu nke di n'etiti ubi a afeara ogige, Chineke asiwo, Unu erila nkpuru sitere na ya, unu emetu-kwa-la ya aka, ka unu we JENESIS 3.4 ghara inwu anwu. 4 Agwc? we si nwayi^ digh pnwu unu naghagh inwu: 5 n'ihi na Chineke mara na n'ubpchi unu geri nkpuru sitere na ya,,in^e ahu ka agemeghe anya-unu, unu ewe di ka Chineke, nama ezi ihe na ihe qjq. 6 Nwayi we hu na osisi ahu di nma ihe-oriri, na 9 bu kwa ihe nagu anya agu ile, na ihe anachpsi ike ka osisi ahu bu kwa ime ka madu nwe uche, 9 were ufpdu nime nkpuru-ya, rie; 9 nye kwa di-ya> tiyere onwe-ya, 9 we rie. 7 Ewe meghe anya ha abua, ha we mara na ndi fea 910 ka ha bu; ha we duk9ta akwukw9 osisi fig, mere onwe-ha ihe- 9kike. 8 Ha we nu olu Jehova, bu Chineke, ka nejeghari n'ubi ahu a^ara ogige m^e ifufe nefe n'ub9chi: madu ahu na nwunye-ya we zopu onwe-ha n'iru Jehova, bu Chineke, n'etiti osisi nke ubi ahu afeara ogige. 9 Jehova, bii Chineke, we kp9 madu ahu oku, si ya, C)le ebe i n9? 10 Q we si, Anurum olu-Gi n'ubi a a^ara ogige, m'wc tua egwu, n'ihi na onye fea 9t9 ka m'bu; m'we 20 onwem. 1 1 Q we si, Onye gosiri gi na onye fea 919 ka i bu? 1 riwo nkpuru sitere n'osisi ahu, nke M'nyere gi iwu bayere ya, ka i ghara iri nkpuru sitere na ya? 12 Madu ahu we si, Nwayi ahu nke I nyerem ka mu na ya biri, ya onwe-ya nyerem nkpuru sitere n'osisi ahu, m'we rie. 13 Jehova, bii Chineke, we si nwayi ahu, Gini bu nka i meworo? Nwayi we si, Agw9 ahu rafurum, m'we rie. 14 Je- hova, bu Chineke, we si agw9 ahu, N'ihi na i mewo nka, ihe anabu 9nu ka i bu kari anu-ulo nile, na kari anu 9hia nile 9 buia; af9-gi ka i geji je ije, 9 bu kwa aja ka i ganeri ub9chi nile nke ndu- gi: 15 iro ka M'getiye kwa n'etiti gi na nwayi ahu, na n'etiti nkpuru-gi na nkpuru-ya: nkpuru ahu gechifia gi n'isi, gi onwe-gi gechifia kwa ya n'ikiri-ukwu. 16 Nwayi ahu ka siri, M'geme ka ihe- n^u-gi na itu-ime-gi ba uba nke-uku; n'ihe-nfeu ka i gamu umu; n'ebe di-gi n9 ka 9chich9-gi gadi, ya onwe-ya gachi kwa gi. 17 Adam ka Q si-kwa-ra, N'ihi na i gewo nti n'olu nwunye-gi, i we rie nkpuru sitere n'osisi ahu, nke M'nyere gi iwu bayere ya, si, Gi erila nkpuru sitere na ya: ihe anabu 9nu ka ala bu n'ihi gi; n'ihe-n^u lea i geri ihe sitere na ya ub9chi nile nke ndu-gi; 18 9 bu kwa ogwu na uke ka o gepuru gi; i geri kwa ihe-9kukii nke ubi; 19 n'9sus9 iru-gi ka i geri nri, rue m^e i gaUta n'ala; n'ihi na esiri na ya weputa gi; n'ihi na aja ka i bu, 9 bu kwa ajd ka i galata. 20 Madu ahu we kp9 aha nwunye-ya Iv; n'ihi na nwayi ahu bu nne madu nile nwere ndu, 21 Jehova, bii Chineke, we were akpukp9 anu mere Adam, me-kwa-ra nwunye-ya, uwe-ime, we yibe ha. 22 Jehova, bii Chineke, we si. Le, madu ahu agh9wo ihe di ka otii onye nime ayi, n'ima ezi ihe na ihe 9J9; ma u^u a, ka 9 we ghara iseti aka-ya, were nkpuru sitere n*osisi ahu nke ndu, riq, di ndu rue mfee ebigh-ebi: 23 Jehova, bu Chineke, we zipu ya n'ubi Iden a^ara ogige, ilu 9IU ala ahu nke esiri na ya weputa ya. 24 p we chupu madu ahu, me ka Cherubim n9du n'akuku Iru-anyanwu nke ubi Iden a^ara ogige, ha na ire-9ku nke mma-agha nfce nechighari onwe-ya, idebe uz9 osisi ahu nke ndu. THE HOLY BIBLE IN IGBO Union Version BFBS-1982-105M-53 7